Jenesis 30:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Lia sịziri: “Chineke enyela m ezigbo onyinye. N’ikpeazụ, di m ga-anabata m,+ n’ihi na amụọrọla m ya ụmụ nwoke isii.”+ O wee gụọ ya Zebulọn.*+ Ọnụ Ọgụgụ 2:7, 8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ebo ga-ama ụlọikwuu n’akụkụ nke ọzọ nke ebo Juda bụ ebo Zebulọn. Onyeisi ụmụ Zebulọn bụ Elayab+ nwa Hilọn. 8 Ndị e debara aha ha n’akwụkwọ ka ha soro ya na-aga agha dị puku iri ise na asaa na narị anọ (57,400).+
20 Lia sịziri: “Chineke enyela m ezigbo onyinye. N’ikpeazụ, di m ga-anabata m,+ n’ihi na amụọrọla m ya ụmụ nwoke isii.”+ O wee gụọ ya Zebulọn.*+
7 Ebo ga-ama ụlọikwuu n’akụkụ nke ọzọ nke ebo Juda bụ ebo Zebulọn. Onyeisi ụmụ Zebulọn bụ Elayab+ nwa Hilọn. 8 Ndị e debara aha ha n’akwụkwọ ka ha soro ya na-aga agha dị puku iri ise na asaa na narị anọ (57,400).+