63 Solomọn chụụrụ Jehova àjà udo.+ Ihe o ji chụọ ya bụ puku ehi iri abụọ na puku abụọ (22,000) nakwa otu narị puku atụrụ na puku iri abụọ (120,000). Otú a ka eze na ndị Izrel niile si nyefee Jehova ụlọ ahụ.+
5 Eze Solomọn chụrụ puku ehi iri abụọ na puku abụọ (22,000) n’àjà, chụọkwa otu narị puku atụrụ na puku iri abụọ (120,000) n’àjà. Otú a ka eze na ndị Izrel niile si nyefee ezi Chineke ụlọ ahụ.+