Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 41:51, 52
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 51 Josef gụrụ nke ọkpara Manase,*+ maka na ọ sịrị, “Chineke emeela ka m chefuo nsogbu m niile nakwa ezinụlọ nna m niile.” 52 Ọ gụkwara nwa ya nke abụọ Ifrem,*+ maka na ọ sịrị, “Chineke emeela ka m mụọ ọmụmụ n’ala ebe m nọ hụjuo anya.”+

  • Jenesis 46:20
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 20 A mụụrụ Josef Manase+ na Ifrem+ n’Ijipt. Ọ bụ Asinat+ nwa Pọtifera, onye nchụàjà Ọn,* mụụrụ ya ụmụ ahụ.

  • Jenesis 48:17-19
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 17 Mgbe Josef hụrụ na nna ya bikwasịrị aka nri ya n’isi Ifrem, ọ dịghị ya mma. N’ihi ya, ọ gbalịrị ka o wepụ aka nna ya n’isi Ifrem ma tụkwasị ya n’isi Manase. 18 Josef sịrị nna ya: “Nna m, ọ dịghị mma otú a, n’ihi na ọ bụ onye nke a bụ ọkpara.+ Bikwasị aka nri gị n’isi ya.” 19 Ma nna ya ekweghị. Ọ sịrị Josef: “Nwa m, ama m, ama m. Yanwa ga-aghọkwa mba, ọ ga-abụkwa onye ukwu. Ma nwanne ya nke nta ga-aka ya.+ Ụmụ* ya ga-adị nnọọ ọtụtụ nke na ha ga-aghọ ọtụtụ mba.”+

  • Ọnụ Ọgụgụ 2:18, 19
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 “Ndị ga-ama ụlọikwuu n’ebe ọdịda anyanwụ n’ìgwè ha n’ìgwè ha bụ ìgwè ebo atọ nke Ifrem. Onyeisi ụmụ Ifrem bụ Elishama+ nwa Amaịhọd. 19 Ndị e debara aha ha n’akwụkwọ ka ha soro ya na-aga agha dị puku iri anọ na narị ise (40,500).+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya