Ọnụ Ọgụgụ 2:20, 21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ebo Manase+ ga-ama ụlọikwuu n’otu akụkụ ebo Ifrem. Onyeisi ụmụ Manase bụ Gameliel+ nwa Pedazọ. 21 Ndị e debara aha ha n’akwụkwọ ka ha soro ya na-aga agha dị puku iri atọ na abụọ na narị abụọ (32,200).+
20 Ebo Manase+ ga-ama ụlọikwuu n’otu akụkụ ebo Ifrem. Onyeisi ụmụ Manase bụ Gameliel+ nwa Pedazọ. 21 Ndị e debara aha ha n’akwụkwọ ka ha soro ya na-aga agha dị puku iri atọ na abụọ na narị abụọ (32,200).+