29 Mgbe o lepụrụ anya hụ Benjamin nwanne ya, onye nne ji ya na ya,+ ọ sịrị: “Onye a ọ̀ bụ nwanne unu nke ọdụdụ, onye unu gwara m okwu ya?”+ Ọ sịkwara Benjamin: “Nwa m, ka Chineke meere gị amara.”
22 Ebo ga-ama ụlọikwuu n’akụkụ nke ọzọ nke ebo Ifrem bụ ebo Benjamin. Onyeisi ụmụ Benjamin bụ Abidan+ nwa Gidionaị. 23 Ndị e debara aha ha n’akwụkwọ ka ha soro ya na-aga agha dị puku iri atọ na ise na narị anọ (35,400).+