-
Levitikọs 1:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 Ọ ga-ebikwasị aka ya n’isi anụ ahụ a ga-eji chụọ àjà a na-esu ọkụ. A ga-anabatakwa ya ka e jiri ya kpuchiere ya mmehie.