Ọpụpụ 13:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Dooro m nwoke ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’Izrel nsọ.* Ọ bụ m nwe nwoke ọ bụla e bu ụzọ mụọ na anụmanụ ọ bụla bụ́ oké e bu ụzọ mụọ.”+ Ọpụpụ 13:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 ị ga-ewepụtara Jehova nwoke ọ bụla e bu ụzọ mụọ* iche nakwa anụmanụ ọ bụla bụ́ oké nke anụ ụlọ i nwetara bu ụzọ mụọ. Ọ bụ Jehova nwe ha.+ Levitikọs 27:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 “‘Ma, e nweghị onye kwesịrị inye Chineke anụmanụ e bu ụzọ mụọ ka ọ bụrụ ihe dị nsọ, n’ihi na anụmanụ ọ bụla e bu ụzọ mụọ bụ nke Jehova.+ Ma ọ̀ bụ ehi ma ọ̀ bụ atụrụ, ọ bụ Jehova nwe ya.+
2 “Dooro m nwoke ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’Izrel nsọ.* Ọ bụ m nwe nwoke ọ bụla e bu ụzọ mụọ na anụmanụ ọ bụla bụ́ oké e bu ụzọ mụọ.”+
12 ị ga-ewepụtara Jehova nwoke ọ bụla e bu ụzọ mụọ* iche nakwa anụmanụ ọ bụla bụ́ oké nke anụ ụlọ i nwetara bu ụzọ mụọ. Ọ bụ Jehova nwe ha.+
26 “‘Ma, e nweghị onye kwesịrị inye Chineke anụmanụ e bu ụzọ mụọ ka ọ bụrụ ihe dị nsọ, n’ihi na anụmanụ ọ bụla e bu ụzọ mụọ bụ nke Jehova.+ Ma ọ̀ bụ ehi ma ọ̀ bụ atụrụ, ọ bụ Jehova nwe ya.+