53 Ndị Livaị ga-ebi n’ụlọikwuu ndị ha ga-ama gburugburu ụlọikwuu ahụ igbe ọgbụgba ndụ dị na ya,* ka a ghara iwesa nzukọ Izrel iwe.+ Ọ bụkwa ndị Livaị ga na-elekọta ụlọikwuu ahụ igbe ọgbụgba ndụ dị na ya.”+
19 Ma, Chineke gburu ndị Bet-shimesh maka na ha nọ na-ele anya n’Igbe Jehova. O gburu puku mmadụ iri ise na mmadụ iri asaa* (50,070) n’ime ndị obodo ahụ. Ha wee ruwe uju n’ihi na Jehova asụọla ha akwụ.+