Ọpụpụ 12:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 unu ga-asị, ‘Ọ bụ àjà Ememme Ngabiga a na-achụrụ Jehova, bụ́ onye gafere ụlọ ndị Izrel n’Ijipt mgbe ọ tara ndị Ijipt ahụhụ, ma ọ hapụrụ ụlọ anyị.’” Ha* wee hulata kpọọ isiala.
27 unu ga-asị, ‘Ọ bụ àjà Ememme Ngabiga a na-achụrụ Jehova, bụ́ onye gafere ụlọ ndị Izrel n’Ijipt mgbe ọ tara ndị Ijipt ahụhụ, ma ọ hapụrụ ụlọ anyị.’” Ha* wee hulata kpọọ isiala.