-
Ọnụ Ọgụgụ 19:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 “‘Ihe a bụ iwu a ga-edebe ma ọ bụrụ na mmadụ anwụọ n’ime ụlọikwuu: Onye ọ bụla batara n’ụlọikwuu ahụ na onye ọ bụla nọ n’ụlọikwuu ahụ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo ụbọchị asaa.
-