21 Ọ bụrụ na mmadụ emetụ ihe ọ bụla na-adịghị ọcha aka, ma ọ̀ bụ ihe na-adịghị ọcha si n’ahụ́ mmadụ+ ma ọ̀ bụ anụmanụ na-adịghị ọcha+ ma ọ̀ bụ ihe ọ bụla na-adịghị ọcha na-asọ oyi,+ ma rie ụfọdụ n’ime anụ e ji chụọ àjà udo, bụ́ nke Jehova, a ga-egbu ya.’”