-
2 Ihe E Mere 30:15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 E mechaa, ha egbuo anụ e ji eme Ememme Ngabiga n’abalị iri na anọ n’ọnwa nke abụọ. Ihere bịara ndị nchụàjà na ndị Livaị, ha edoo onwe ha nsọ ma webata àjà a na-esu ọkụ n’ụlọ Jehova.
-