Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 1:18
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 Ha kpọkọtara nzukọ Izrel niile n’abalị mbụ n’ọnwa nke abụọ, ka ha deba aha ndị dị afọ iri abụọ gbagowe n’akwụkwọ n’otu n’otu, n’ezinụlọ n’ezinụlọ, nakwa n’ọnụmara n’ọnụmara,+

  • Diuterọnọmi 29:10, 11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 “Taa, unu niile guzo n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu, ya bụ, ndị isi ebo unu dị iche iche, ndị okenye unu, ndị isi unu, nwoke ọ bụla n’Izrel, 11 ụmụ unu, ndị nwunye unu,+ ndị mbịarambịa+ bụ́ ndị bi n’ebe unu mara ụlọikwuu, malite n’onye na-akpatara unu nkụ ruo n’onye na-esetara unu mmiri.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya