2 Ihe E Mere 13:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ma, ezi Chineke nọnyeere anyị, na-edukwa anyị. Ndị nchụàjà ya jikwa opi ha ga-afụ iji gbaara anyị àmà ka anyị lụso unu agha. Ndị Izrel, unu alụsokwala Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà agha, n’ihi na unu agaghị emeri.”+
12 Ma, ezi Chineke nọnyeere anyị, na-edukwa anyị. Ndị nchụàjà ya jikwa opi ha ga-afụ iji gbaara anyị àmà ka anyị lụso unu agha. Ndị Izrel, unu alụsokwala Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà agha, n’ihi na unu agaghị emeri.”+