1 Ihe a bụ okwu Mosis gwara ndị Izrel niile ná mpaghara Osimiri Jọdan nke dị n’ala ịkpa, n’ọzara dị n’ihu Sọf, n’agbata Peran, Tofel, Leban, Hazirọt, na Daịzahab. 2 Ọ na-ewe ụbọchị iri na otu isi na Horeb ruo Kedesh-bania,+ ma e si n’ụzọ Ugwu Sia gawa ya.