Ọnụ Ọgụgụ 1:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “Kpọrọnụ otu nwoke n’ebo nke ọ bụla. Onye ọ bụla n’ime ha ga-abụ onyeisi n’ọnụmara o si.+ Ọnụ Ọgụgụ 1:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 n’ebo Ịsaka, Netanel+ nwa Zua; Ọnụ Ọgụgụ 2:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ndị ga-ama ụlọikwuu n’otu akụkụ ebo Juda bụ ebo Ịsaka. Onyeisi ụmụ Ịsaka bụ Netanel+ nwa Zua.