Ọnụ Ọgụgụ 1:5, 6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ihe a bụ aha ụmụ nwoke ndị ga-enyere unu aka: n’ebo Ruben, Elaịzọ+ nwa Shedeọ; 6 n’ebo Simiọn, Shelumiel+ nwa Zurishadaị; Ọnụ Ọgụgụ 2:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ndị ga-ama ụlọikwuu n’otu akụkụ ebo Ruben bụ ebo Simiọn. Onyeisi ụmụ Simiọn bụ Shelumiel+ nwa Zurishadaị.
5 Ihe a bụ aha ụmụ nwoke ndị ga-enyere unu aka: n’ebo Ruben, Elaịzọ+ nwa Shedeọ; 6 n’ebo Simiọn, Shelumiel+ nwa Zurishadaị;
12 Ndị ga-ama ụlọikwuu n’otu akụkụ ebo Ruben bụ ebo Simiọn. Onyeisi ụmụ Simiọn bụ Shelumiel+ nwa Zurishadaị.