Ọnụ Ọgụgụ 1:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “Kpọrọnụ otu nwoke n’ebo nke ọ bụla. Onye ọ bụla n’ime ha ga-abụ onyeisi n’ọnụmara o si.+ Ọnụ Ọgụgụ 1:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 n’ebo Gad, Elayasaf+ nwa Duel; Ọnụ Ọgụgụ 2:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ebo ga-ama ụlọikwuu n’akụkụ nke ọzọ nke ebo Ruben bụ ebo Gad. Onyeisi ụmụ Gad bụ Elayasaf+ nwa Ruel.
14 Ebo ga-ama ụlọikwuu n’akụkụ nke ọzọ nke ebo Ruben bụ ebo Gad. Onyeisi ụmụ Gad bụ Elayasaf+ nwa Ruel.