Ọnụ Ọgụgụ 1:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “Kpọrọnụ otu nwoke n’ebo nke ọ bụla. Onye ọ bụla n’ime ha ga-abụ onyeisi n’ọnụmara o si.+ Ọnụ Ọgụgụ 1:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 n’ime ụmụ Josef: n’ebo Ifrem,+ Elishama nwa Amaịhọd; n’ebo Manase, Gameliel nwa Pedazọ; Ọnụ Ọgụgụ 2:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 “Ndị ga-ama ụlọikwuu n’ebe ọdịda anyanwụ n’ìgwè ha n’ìgwè ha bụ ìgwè ebo atọ nke Ifrem. Onyeisi ụmụ Ifrem bụ Elishama+ nwa Amaịhọd. Ọnụ Ọgụgụ 2:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 “Ndị niile e debara aha ha n’akwụkwọ ka ha soro ná ndị agha nọ n’ìgwè Ifrem dị otu narị puku, puku asatọ na otu narị (108,100). Ọ bụ ha bụ ndị nke atọ ga na-akwali.+
18 “Ndị ga-ama ụlọikwuu n’ebe ọdịda anyanwụ n’ìgwè ha n’ìgwè ha bụ ìgwè ebo atọ nke Ifrem. Onyeisi ụmụ Ifrem bụ Elishama+ nwa Amaịhọd.
24 “Ndị niile e debara aha ha n’akwụkwọ ka ha soro ná ndị agha nọ n’ìgwè Ifrem dị otu narị puku, puku asatọ na otu narị (108,100). Ọ bụ ha bụ ndị nke atọ ga na-akwali.+