Ọnụ Ọgụgụ 1:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “Kpọrọnụ otu nwoke n’ebo nke ọ bụla. Onye ọ bụla n’ime ha ga-abụ onyeisi n’ọnụmara o si.+ Ọnụ Ọgụgụ 1:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 n’ime ụmụ Josef: n’ebo Ifrem,+ Elishama nwa Amaịhọd; n’ebo Manase, Gameliel nwa Pedazọ; Ọnụ Ọgụgụ 2:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ebo Manase+ ga-ama ụlọikwuu n’otu akụkụ ebo Ifrem. Onyeisi ụmụ Manase bụ Gameliel+ nwa Pedazọ.