Ọnụ Ọgụgụ 1:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “Kpọrọnụ otu nwoke n’ebo nke ọ bụla. Onye ọ bụla n’ime ha ga-abụ onyeisi n’ọnụmara o si.+ Ọnụ Ọgụgụ 1:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 n’ebo Benjamin, Abidan+ nwa Gidionaị; Ọnụ Ọgụgụ 2:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ebo ga-ama ụlọikwuu n’akụkụ nke ọzọ nke ebo Ifrem bụ ebo Benjamin. Onyeisi ụmụ Benjamin bụ Abidan+ nwa Gidionaị.
22 Ebo ga-ama ụlọikwuu n’akụkụ nke ọzọ nke ebo Ifrem bụ ebo Benjamin. Onyeisi ụmụ Benjamin bụ Abidan+ nwa Gidionaị.