Ọnụ Ọgụgụ 1:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “Kpọrọnụ otu nwoke n’ebo nke ọ bụla. Onye ọ bụla n’ime ha ga-abụ onyeisi n’ọnụmara o si.+ Ọnụ Ọgụgụ 1:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 n’ebo Dan, Ahayiza+ nwa Amishadaị; Ọnụ Ọgụgụ 2:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 “Ndị ga-ama ụlọikwuu n’ebe ugwu n’ìgwè ha n’ìgwè ha bụ ìgwè ebo atọ nke Dan. Onyeisi ụmụ Dan bụ Ahayiza+ nwa Amishadaị. Ọnụ Ọgụgụ 2:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 “Ndị niile e debara aha ha n’akwụkwọ ka ha soro ná ndị agha nọ n’ìgwè Dan dị otu narị puku, iri puku ise na asaa na narị isii (157,600). Ọ bụ ha bụ ndị ikpeazụ ga na-akwali+ n’ìgwè ebo atọ ebo atọ e nwere n’Izrel.”
25 “Ndị ga-ama ụlọikwuu n’ebe ugwu n’ìgwè ha n’ìgwè ha bụ ìgwè ebo atọ nke Dan. Onyeisi ụmụ Dan bụ Ahayiza+ nwa Amishadaị.
31 “Ndị niile e debara aha ha n’akwụkwọ ka ha soro ná ndị agha nọ n’ìgwè Dan dị otu narị puku, iri puku ise na asaa na narị isii (157,600). Ọ bụ ha bụ ndị ikpeazụ ga na-akwali+ n’ìgwè ebo atọ ebo atọ e nwere n’Izrel.”