Ọnụ Ọgụgụ 1:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “Kpọrọnụ otu nwoke n’ebo nke ọ bụla. Onye ọ bụla n’ime ha ga-abụ onyeisi n’ọnụmara o si.+ Ọnụ Ọgụgụ 1:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 n’ebo Asha, Pegiel+ nwa Ọkran; Ọnụ Ọgụgụ 2:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ndị ga-ama ụlọikwuu n’otu akụkụ ebo Dan bụ ebo Asha. Onyeisi ụmụ Asha bụ Pegiel+ nwa Ọkran.