16 Ụmụ nna nwunye Mosis,+ onye Kenaịt,+ na ndị Juda si n’obodo nkwụ+ pụta gawa n’ala ịkpa Juda nke dị n’ebe ndịda Erad.+ Ha gara ebe ahụ, ha na ndị bi n’ebe ahụ ebikọta.+
11 Ọ dabara na Hiba onye Kenaịt hapụrụ ndị Kenaịt,+ bụ́ ụmụ ụmụ Hobab, ọgọ Mosis,+ gaa biri ebe ọzọ. Ọ mara ụlọikwuu ya n’akụkụ nnukwu osisi dị na Zeananim, nke dị na Kidesh.
6 Sọl gwaziri ndị Kenaịt,+ sị: “Sinụ n’obodo ndị Amalek pụọ, ka m ghara ikpochapụ unu na ha.+ Unu gosiri ndị Izrel niile na unu hụrụ ha n’anya,*+ meekwara ha ebere mgbe ha si Ijipt na-apụta.” Ndị Kenaịt wee si n’obodo ndị Amalek pụọ.