16 Ụmụ nna nwunye Mosis,+ onye Kenaịt,+ na ndị Juda si n’obodo nkwụ+ pụta gawa n’ala ịkpa Juda nke dị n’ebe ndịda Erad.+ Ha gara ebe ahụ, ha na ndị bi n’ebe ahụ ebikọta.+
11 Ọ dabara na Hiba onye Kenaịt hapụrụ ndị Kenaịt,+ bụ́ ụmụ ụmụ Hobab, ọgọ Mosis,+ gaa biri ebe ọzọ. Ọ mara ụlọikwuu ya n’akụkụ nnukwu osisi dị na Zeananim, nke dị na Kidesh.