Ọpụpụ 3:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Mosis bidoro ịzụrụ Jetro nna nwunye ya,+ bụ́ onye nchụàjà Midian, ìgwè ewu na atụrụ. Mgbe o du ìgwè ewu na atụrụ na-aga n’ebe ọdịda anyanwụ n’ala ịkpa, o rutere Horeb, bụ́ ugwu ezi Chineke.+ Ọpụpụ 19:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Mosis wee gbagoro n’ugwu ahụ ka ọ gakwuru ezi Chineke. Jehova sikwa n’ugwu ahụ gwa ya,+ sị: “Ị ga-agwa ezinụlọ Jekọb, bụ́ ndị Izrel, sị, Ọpụpụ 24:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ebube Jehova+ dịgidere n’Ugwu Saịnaị,+ ígwé ojii kpuchikwara ugwu ahụ ruo ụbọchị isii. N’ụbọchị nke asaa, Chineke si n’ígwé ojii kpọọ Mosis. Diuterọnọmi 5:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Anyị na Jehova bụ́ Chineke anyị gbara ndụ na Horeb.+
3 Mosis bidoro ịzụrụ Jetro nna nwunye ya,+ bụ́ onye nchụàjà Midian, ìgwè ewu na atụrụ. Mgbe o du ìgwè ewu na atụrụ na-aga n’ebe ọdịda anyanwụ n’ala ịkpa, o rutere Horeb, bụ́ ugwu ezi Chineke.+
3 Mosis wee gbagoro n’ugwu ahụ ka ọ gakwuru ezi Chineke. Jehova sikwa n’ugwu ahụ gwa ya,+ sị: “Ị ga-agwa ezinụlọ Jekọb, bụ́ ndị Izrel, sị,
16 Ebube Jehova+ dịgidere n’Ugwu Saịnaị,+ ígwé ojii kpuchikwara ugwu ahụ ruo ụbọchị isii. N’ụbọchị nke asaa, Chineke si n’ígwé ojii kpọọ Mosis.