Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 1:32, 33
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 32 Ma n’agbanyeghị ihe a niile, unu enweghị okwukwe na Jehova bụ́ Chineke unu,+ 33 onye na-ebutere unu ụzọ ka ọ chọtara unu ebe unu ga-ama ụlọikwuu. O ji ọkụ duo unu n’abalị, jirikwa ígwé ojii duo unu n’ehihie ka o wee gosi unu ụzọ unu kwesịrị iso.+

  • Joshụa 3:3, 4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 gwa mmadụ niile, sị: “Ozugbo unu hụrụ na ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị,+ eburula igbe ọgbụgba ndụ Jehova bụ́ Chineke unu, sinụ ebe unu nọ kwalie. Na-esokwanụ igbe ahụ n’azụ, 4 ka unu nwee ike mata ụzọ unu ga-esi na-aga, n’ihi na unu agatụbeghị n’ụzọ ahụ mbụ. Unu agala igbe ọgbụgba ndụ ahụ nso. Ohere unu ga-enye ya ga-adị ihe dị ka puku kubit abụọ (2,000).”*

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya