Ọpụpụ 13:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Jehova ji ogidi ígwé ojii na-ebutere ha ụzọ n’ehihie,+ jirikwa ogidi ọkụ na-ebutere ha ụzọ n’abalị. O ji ogidi ndị a na-edu ha ka ha nwee ike ịna-aga ma n’ehihie ma n’abalị.+ Nehemaya 9:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 I ji ogidi ígwé ojii duo ha n’ehihie, jirikwa ogidi ọkụ duo ha n’abalị ka ọ na-enye ha ìhè n’ụzọ ha kwesịrị iso.+ Abụ Ọma 78:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 O ji ígwé ojii na-edu ha n’ehihie,Jirikwa ìhè ọkụ na-edu ha n’abalị niile.+
21 Jehova ji ogidi ígwé ojii na-ebutere ha ụzọ n’ehihie,+ jirikwa ogidi ọkụ na-ebutere ha ụzọ n’abalị. O ji ogidi ndị a na-edu ha ka ha nwee ike ịna-aga ma n’ehihie ma n’abalị.+
12 I ji ogidi ígwé ojii duo ha n’ehihie, jirikwa ogidi ọkụ duo ha n’abalị ka ọ na-enye ha ìhè n’ụzọ ha kwesịrị iso.+