Ọnụ Ọgụgụ 7:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Onye nyere onyinye ya n’ụbọchị nke mbụ bụ Nashọn+ nwa Aminadab, onye si n’ebo Juda. Ọnụ Ọgụgụ 10:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ìgwè ebo atọ nke ụmụ Juda wee buru ụzọ kwalie n’ìgwè ha n’ìgwè ha. Ọ bụ Nashọn+ nwa Aminadab bụ onyeisi ha. Rut 4:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Aminadab+ amụọ Nashọn; Nashọn amụọ Salmọn; Matiu 1:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ram mụrụ Aminadab,Aminadab amụọ Nashọn,+Nashọn amụọ Salmọn.
14 Ìgwè ebo atọ nke ụmụ Juda wee buru ụzọ kwalie n’ìgwè ha n’ìgwè ha. Ọ bụ Nashọn+ nwa Aminadab bụ onyeisi ha.