Jenesis 36:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Elifaz, nwa Ịsọ, nwere iko nwaanyị aha ya bụ Timna. Ka oge na-aga, ọ mụụrụ Elifaz Amalek.+ Ọ bụ ha bụ ụmụ* Eda, nwunye Ịsọ. Ọpụpụ 17:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ndị Amalek+ bịara lụso ndị Izrel agha na Refidim.+ 1 Samuel 15:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Gaa gbuo ndị Amalek,+ laakwa ha na ihe niile ha nwere n’iyi.+ Ahapụkwala ha ndụ.* Gbuo ha niile,+ ma nwoke ma nwaanyị, ma nwatakịrị ma nwa ọhụrụ, ma ehi ma atụrụ, ma kamel ma jakị.’”+
12 Elifaz, nwa Ịsọ, nwere iko nwaanyị aha ya bụ Timna. Ka oge na-aga, ọ mụụrụ Elifaz Amalek.+ Ọ bụ ha bụ ụmụ* Eda, nwunye Ịsọ.
3 Gaa gbuo ndị Amalek,+ laakwa ha na ihe niile ha nwere n’iyi.+ Ahapụkwala ha ndụ.* Gbuo ha niile,+ ma nwoke ma nwaanyị, ma nwatakịrị ma nwa ọhụrụ, ma ehi ma atụrụ, ma kamel ma jakị.’”+