Diuterọnọmi 1:32, 33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ma n’agbanyeghị ihe a niile, unu enweghị okwukwe na Jehova bụ́ Chineke unu,+ 33 onye na-ebutere unu ụzọ ka ọ chọtara unu ebe unu ga-ama ụlọikwuu. O ji ọkụ duo unu n’abalị, jirikwa ígwé ojii duo unu n’ehihie ka o wee gosi unu ụzọ unu kwesịrị iso.+
32 Ma n’agbanyeghị ihe a niile, unu enweghị okwukwe na Jehova bụ́ Chineke unu,+ 33 onye na-ebutere unu ụzọ ka ọ chọtara unu ebe unu ga-ama ụlọikwuu. O ji ọkụ duo unu n’abalị, jirikwa ígwé ojii duo unu n’ehihie ka o wee gosi unu ụzọ unu kwesịrị iso.+