Ọnụ Ọgụgụ 13:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 n’ebo Juda, Keleb+ nwa Jefune; Ọnụ Ọgụgụ 13:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ihe a bụ aha ụmụ nwoke Mosis ziri ka ha gaa nyopụta otú ala ahụ dị. Mosis gụrụ Hoshia nwa Nọn Joshụa.*+ Ọnụ Ọgụgụ 14:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 E nweghị onye n’ime unu ga-aba n’ala ahụ m ṅụrụ iyi na unu ga-ebi na ya,+ ma e wepụ Keleb nwa Jefune na Joshụa nwa Nọn.+
16 Ihe a bụ aha ụmụ nwoke Mosis ziri ka ha gaa nyopụta otú ala ahụ dị. Mosis gụrụ Hoshia nwa Nọn Joshụa.*+
30 E nweghị onye n’ime unu ga-aba n’ala ahụ m ṅụrụ iyi na unu ga-ebi na ya,+ ma e wepụ Keleb nwa Jefune na Joshụa nwa Nọn.+