12 Gịnị mere ị ga-eji kwe ka ndị Ijipt sị, ‘O bu ihe ọjọọ n’obi kpọpụta ha maka na ọ chọrọ igbu ha n’ugwu ma kpochapụ ha n’ụwa’?+ Ka iwe gị dị ọkụ dajụọ. Biko, gbanwee obi gị* banyere ọdachi a i kpebiri na ị ga-eme ka ọ dakwasị ndị gị.
9 Ma, ihe mere m ji mee ihe m mere bụ ka a ghara imebi aha m ná mba dị iche iche ha bi.+ N’ihi na m nọ n’ihu mba ndị a mee ka ha* mara m mgbe m si n’Ijipt kpọpụta ha.*+