Diuterọnọmi 9:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ma ọ́ bụghị ya, ndị bi n’ala i si kpọpụta ha nwere ike ịsị: “Jehova enweghị ike ịkpọba ha n’ala o kwere ha ná nkwa, ọ kpọkwara ha asị. Ọ bụ ya mere o ji kpọpụta ha ka o gbuo ha n’ala ịkpa.”+
28 Ma ọ́ bụghị ya, ndị bi n’ala i si kpọpụta ha nwere ike ịsị: “Jehova enweghị ike ịkpọba ha n’ala o kwere ha ná nkwa, ọ kpọkwara ha asị. Ọ bụ ya mere o ji kpọpụta ha ka o gbuo ha n’ala ịkpa.”+