30 Ka ndị Izrel kwụ n’ihu Mosis, Keleb gbalịrị ime ka ha kwụsị ịtụ ụjọ. Ọ sịrị: “Ka anyị gawa ozugbo. Anyị ga-eweghara obodo ahụ n’ihi na anyị ga-emerili ya.”+
65 N’ihi na Jehova kwuru banyere ndị ahụ, sị: “Ha ga-anwụrịrị n’ala ịkpa.”+ N’ihi ya, e nweghị nwoke ọ bụla fọrọ n’ime ha ma e wepụ Keleb nwa Jefune na Joshụa nwa Nọn.+