3 Gịnị mere Jehova ji akpọta anyị n’ala a ka e jiri mma agha gbuo anyị?+ A ga-akpọkọrọ ndị nwunye anyị na ụmụ anyị.+ Ọ́ kaghị mma ka anyị laghachi n’Ijipt?”+
39 Ọ bụ ụmụaka unu, ndị unu kwuru na a ga-achịkọrọ+ na ụmụ unu ndị nwoke ndị na-amaghị ihe ọma ma ọ bụ ihe ọjọọ taa, ga-abanye n’ebe ahụ. Ọ bụkwa ha ka m ga-enye ya ka ha biri na ya.+