13 Jehova wee wesa Izrel iwe dị ọkụ. O mere ka ha gagharịa n’ala ịkpa ruo afọ iri anọ,+ ruo mgbe ọgbọ ahụ niile nke nọ na-eme ihe ọjọọ n’anya Jehova nwụchara.+
10 Ugbu a, Jehova edowela m ndụ+ otú o kwere ná nkwa.+ O meela afọ iri anọ na ise kemgbe Jehova kwere Mosis nkwa a mgbe ndị Izrel jere ije n’ala ịkpa.+ Ma, m ka nọ ndụ ruo taa. Adị m afọ iri asatọ na ise.