Diuterọnọmi 1:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’afọ nke iri anọ,+ n’abalị mbụ n’ọnwa nke iri na otu, Mosis gwara ndị Izrel ihe niile Jehova gwara ya ka ọ gwa ha. Diuterọnọmi 2:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Anyị si na Kedesh-bania gagide ije gafere Ndagwurugwu Zired. Ije a were anyị afọ iri atọ na asatọ, ruo mgbe ọgbọ ụmụ nwoke so ná ndị agha nwụchara, otú Jehova ṅụụrụ ha iyi.+
3 N’afọ nke iri anọ,+ n’abalị mbụ n’ọnwa nke iri na otu, Mosis gwara ndị Izrel ihe niile Jehova gwara ya ka ọ gwa ha.
14 Anyị si na Kedesh-bania gagide ije gafere Ndagwurugwu Zired. Ije a were anyị afọ iri atọ na asatọ, ruo mgbe ọgbọ ụmụ nwoke so ná ndị agha nwụchara, otú Jehova ṅụụrụ ha iyi.+