Diuterọnọmi 1:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 “Unu wee sị m, ‘Anyị emehiela Jehova. Anyị ga-agbago n’ugwu ahụ gaa lụọ ọgụ otú Jehova bụ́ Chineke anyị nyere anyị n’iwu.’ Onye ọ bụla n’ime unu wee kere ngwá agha ya. Unu chekwara na ịgbago n’ugwu ahụ dị mfe.+
41 “Unu wee sị m, ‘Anyị emehiela Jehova. Anyị ga-agbago n’ugwu ahụ gaa lụọ ọgụ otú Jehova bụ́ Chineke anyị nyere anyị n’iwu.’ Onye ọ bụla n’ime unu wee kere ngwá agha ya. Unu chekwara na ịgbago n’ugwu ahụ dị mfe.+