Levitikọs 26:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “‘Ma ọ bụrụ na unu agaghị ege m ntị ma ọ bụ ghara idebe iwu ndị a niile,+ Levitikọs 26:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 M ga-ajụ unu, ndị iro unu ga-emerikwa unu.+ Ndị kpọrọ unu asị ga-emegbu unu.+ Unu ga-agbakwa ọsọ mgbe a na-enweghị onye na-achụ unu.+ Diuterọnọmi 1:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Ma Jehova sịrị m, ‘Gwa ha, sị: “Unu agbagola ịlụ agha n’ihi na agaghị m anọnyere unu.+ Ọ bụrụ na unu agbagoo, ndị iro unu ga-emeri unu.”’
17 M ga-ajụ unu, ndị iro unu ga-emerikwa unu.+ Ndị kpọrọ unu asị ga-emegbu unu.+ Unu ga-agbakwa ọsọ mgbe a na-enweghị onye na-achụ unu.+
42 Ma Jehova sịrị m, ‘Gwa ha, sị: “Unu agbagola ịlụ agha n’ihi na agaghị m anọnyere unu.+ Ọ bụrụ na unu agbagoo, ndị iro unu ga-emeri unu.”’