Ọnụ Ọgụgụ 12:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Jehova gbadataziri n’ogidi ígwé ojii,+ guzo n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ. O wee kpọọ Erọn na Miriam, ha abụọ agaa nso. Ọnụ Ọgụgụ 14:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma, nzukọ ahụ niile kwuru ka a tụọ ha nkume.+ Ma, ebube Jehova pụtara n’elu ụlọikwuu nzute n’ihu ndị Izrel niile.+
5 Jehova gbadataziri n’ogidi ígwé ojii,+ guzo n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ. O wee kpọọ Erọn na Miriam, ha abụọ agaa nso.
10 Ma, nzukọ ahụ niile kwuru ka a tụọ ha nkume.+ Ma, ebube Jehova pụtara n’elu ụlọikwuu nzute n’ihu ndị Izrel niile.+