Ọnụ Ọgụgụ 1:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “Kpọrọnụ otu nwoke n’ebo nke ọ bụla. Onye ọ bụla n’ime ha ga-abụ onyeisi n’ọnụmara o si.+ Ọnụ Ọgụgụ 1:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ọ bụ ndị a ka e si ná nzukọ Izrel kpọpụta. Ha bụ ndị isi+ n’ebo ndị nna ha, ndị isi nke puku kwuru puku ndị Izrel.”+
16 Ọ bụ ndị a ka e si ná nzukọ Izrel kpọpụta. Ha bụ ndị isi+ n’ebo ndị nna ha, ndị isi nke puku kwuru puku ndị Izrel.”+