Ọpụpụ 22:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ihe a ka ị ga-eme ehi gị na atụrụ gị:+ Ya na nne ya ga-anọ ruo ụbọchị asaa. N’ụbọchị nke asatọ, ị ga-enye m ya.+ Diuterọnọmi 15:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 “Ị ga-edo oké ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’ìgwè ehi gị nakwa n’ìgwè ewu na atụrụ gị nsọ ka ọ bụrụ nke Jehova bụ́ Chineke gị.+ Ejila ehi* e bu ụzọ mụọ n’ìgwè ehi gị rụọ ọrụ. Akpachakwala ajị ewu ma ọ bụ ajị atụrụ gị e bu ụzọ mụọ.
30 Ihe a ka ị ga-eme ehi gị na atụrụ gị:+ Ya na nne ya ga-anọ ruo ụbọchị asaa. N’ụbọchị nke asatọ, ị ga-enye m ya.+
19 “Ị ga-edo oké ọ bụla e bu ụzọ mụọ n’ìgwè ehi gị nakwa n’ìgwè ewu na atụrụ gị nsọ ka ọ bụrụ nke Jehova bụ́ Chineke gị.+ Ejila ehi* e bu ụzọ mụọ n’ìgwè ehi gị rụọ ọrụ. Akpachakwala ajị ewu ma ọ bụ ajị atụrụ gị e bu ụzọ mụọ.