2 Ihe E Mere 31:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ gwakwara ndị bi na Jeruselem ka ha na-ewetara ndị nchụàjà na ndị Livaị ihe e kwesịrị ịna-enye ha,+ ka ha wee na-edebezu iwu Jehova.
4 Ọ gwakwara ndị bi na Jeruselem ka ha na-ewetara ndị nchụàjà na ndị Livaị ihe e kwesịrị ịna-enye ha,+ ka ha wee na-edebezu iwu Jehova.