Ọnụ Ọgụgụ 21:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ka ndị Izrel si n’Ugwu Họọ+ na-aga n’ụzọ Oké Osimiri Uhie ka ha gaa ala Ịdọm akụkụ akụkụ gafere,+ ike ije ahụ gwụwara ha. Ọnụ Ọgụgụ 33:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Ha mechara si na Kedesh pụọ gaa maa ụlọikwuu n’Ugwu Họọ,+ n’ókè nke ala Ịdọm.
4 Ka ndị Izrel si n’Ugwu Họọ+ na-aga n’ụzọ Oké Osimiri Uhie ka ha gaa ala Ịdọm akụkụ akụkụ gafere,+ ike ije ahụ gwụwara ha.