Ọnụ Ọgụgụ 33:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Erọn onye nchụàjà wee gbagoo n’Ugwu Họọ otú Jehova nyere ya n’iwu. Ọ nwụrụ n’ebe ahụ n’afọ nke iri anọ ndị Izrel pụtachara n’Ijipt, n’abalị mbụ n’ọnwa nke ise.+ Diuterọnọmi 32:50 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 50 Ị ga-anwụ n’ugwu ahụ ị na-agbago, e lie gị otú e liri ndị nna nna gị, otú Erọn nwanne gị nwụrụ n’Ugwu Họọ,+ e lie ya otú e liri ndị nna nna ya,
38 Erọn onye nchụàjà wee gbagoo n’Ugwu Họọ otú Jehova nyere ya n’iwu. Ọ nwụrụ n’ebe ahụ n’afọ nke iri anọ ndị Izrel pụtachara n’Ijipt, n’abalị mbụ n’ọnwa nke ise.+
50 Ị ga-anwụ n’ugwu ahụ ị na-agbago, e lie gị otú e liri ndị nna nna gị, otú Erọn nwanne gị nwụrụ n’Ugwu Họọ,+ e lie ya otú e liri ndị nna nna ya,