Ọnụ Ọgụgụ 32:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ụmụ Ruben+ na ụmụ Gad+ nwere ọtụtụ anụ ụlọ. Ha wee hụ na ala Jeza+ na Gilied dị mma ịzụ anụ ụlọ. 1 Ihe E Mere 6:77 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 77 Ha si n’ebo Zebulọn+ nye ụmụ Meraraị fọrọnụ Rimọno na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa nakwa Tebọ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa. 1 Ihe E Mere 6:81 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 81 na Heshbọn+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa, nakwa Jeza+ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa.
77 Ha si n’ebo Zebulọn+ nye ụmụ Meraraị fọrọnụ Rimọno na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa nakwa Tebọ na ala ebe anụmanụ ga na-ata ahịhịa.