11 N’ihi na ọ bụ Eze Ọg onye chịrị Beshan bụ onye ikpeazụ fọrọ ná ndị Refeyim. Ọ bụ ígwè ka e ji rụọ ihe e ji dọsa ozu ya. Ọ ka dịkwa na Raba, bụ́ obodo ndị Amọn. Ọ dị kubit itoolu n’ogologo, dịrịkwa kubit anọ n’obosara, ma e jiri ezigbo kubit tụọ ya.