Ọpụpụ 23:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 “M ga-eme ka ndị niile unu ga-ezute na-atụ m ụjọ tupu unu erute.+ M ga-etinye ha n’ọgba aghara. M ga-emekwa ka ndị iro unu niile gbaara unu ọsọ.*+ Diuterọnọmi 7:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ọ ga-enyefe ndị eze ha n’aka unu.+ Unu ga-ehichapụkwa aha ha n’ụwa.*+ E nweghị onye ga-anọchiri unu ụzọ+ ruo mgbe unu kpochapụrụ ha.+
27 “M ga-eme ka ndị niile unu ga-ezute na-atụ m ụjọ tupu unu erute.+ M ga-etinye ha n’ọgba aghara. M ga-emekwa ka ndị iro unu niile gbaara unu ọsọ.*+
24 Ọ ga-enyefe ndị eze ha n’aka unu.+ Unu ga-ehichapụkwa aha ha n’ụwa.*+ E nweghị onye ga-anọchiri unu ụzọ+ ruo mgbe unu kpochapụrụ ha.+