-
Diuterọnọmi 3:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Jehova bụ́ Chineke anyị nyefekwara Eze Ọg onye na-achị Beshan n’aka anyị, ya na ndị agha ya niile. Anyị nọ na-egbu ha ruo mgbe a na-enweghịzi onye obodo ya fọrọ.
-